Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, lee ka ọrụ gị si dị ọtụtụ!+I ji amamihe rụọ ha niile.+Ụwa jupụtara n’ihe ị rụrụ.+ Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ebe anyị nọ, otu Chineke dị,+ bụ́ Nna,+ onye ihe niile si n’aka ya dịrị, anyị onwe anyị dịkwaara ya;+ otu Onyenwe anyị dịkwa,+ bụ́ Jizọs Kraịst,+ onye e si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị onwe anyị sikwa n’aka ya.
12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+
6 n’ebe anyị nọ, otu Chineke dị,+ bụ́ Nna,+ onye ihe niile si n’aka ya dịrị, anyị onwe anyị dịkwaara ya;+ otu Onyenwe anyị dịkwa,+ bụ́ Jizọs Kraịst,+ onye e si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị onwe anyị sikwa n’aka ya.