Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 6:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+

  • Ọpụpụ 33:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ọ sịkwara: “I nweghị ike ịhụ ihu m, n’ihi na ọ dịghị mmadụ ga-ahụ ihu m ma dị ndụ.”+

  • Diuterọnọmi 6:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+

  • Mak 10:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye?+ Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+

  • Jọn 4:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+

  • Ndị Rom 1:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 N’ihi na àgwà ya ndị a na-apụghị ịhụ anya+ ka a na-ahụ nke ọma malite mgbe e kere ụwa gaa n’ihu,+ n’ihi na a na-aghọta ha site n’ihe ndị e kere eke,+ ya bụ, ike ebighị ebi ya+ na ịbụ Chineke ya,+ nke mere na ha enweghị ihe ngọpụ;+

  • 1 Ndị Kọrịnt 8:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+

  • 1 Timoti 1:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 dị ka ozi ọma dị ebube nke Chineke bụ́ onye obi ụtọ+ si dị, nke e nyefere m n’aka.+

  • 1 Timoti 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+

  • Ndị Hibru 9:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+

  • 1 Jọn 4:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Anyị onwe anyị amarawokwa ma kwere n’ịhụnanya ahụ+ Chineke nwere n’ebe anyị nọ.

      Chineke bụ ịhụnanya,+ Chineke na onye nọgidere n’ịhụnanya+ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+

  • Mkpughe 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Nke ọ bụla n’ime ihe anọ ahụ dị ndụ+ nwere nku isii;+ ha jupụtara n’anya+ gburugburu ha nakwa n’okpuru ha. Ha adịghị ezu ike ehihie na abalị ka ha na-asị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova+ Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị,+ bụ́ onye dịbu adị na onye dị adị+ na onye na-abịa.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya