Ọrụ Ndịozi 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ka ha wee chọọ Chineke,+ ka ha wee sọọ ìsì ma chọta ya n’ezie,+ ọ bụ ezie na ọ nọghị n’ebe dị anya n’ebe onye ọ bụla n’ime anyị nọ. Ndị Rom 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bara uru nke ukwuu n’ụzọ ọ bụla. Nke mbụ, n’ihi na ọ bụ ha ka e nyefere okwu dị nsọ nke Chineke n’aka.+
27 ka ha wee chọọ Chineke,+ ka ha wee sọọ ìsì ma chọta ya n’ezie,+ ọ bụ ezie na ọ nọghị n’ebe dị anya n’ebe onye ọ bụla n’ime anyị nọ.
2 Ọ bara uru nke ukwuu n’ụzọ ọ bụla. Nke mbụ, n’ihi na ọ bụ ha ka e nyefere okwu dị nsọ nke Chineke n’aka.+