Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ụkpụrụ na mkpebi ikpe ziri ezi dị ka iwu a dum m na-enye unu taa?+ Abụ Ọma 147:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ na-agwa Jekọb okwu ya,+Na-agwakwa Izrel ụkpụrụ ya+ na mkpebi ikpe ya.+ Ọrụ Ndịozi 7:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.
38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.