Ilu 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anya Jehova dị n’ebe niile,+ na-elegide ndị ọjọọ na ndị ọma.+ Ezikiel 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A bịa na gburugburu elu wiil ndị ahụ, ha dị elu nke na ha na-atụ egwu; anya jupụtara gburugburu elu wiil ndị ahụ, gburugburu ha anọ.+ Ezikiel 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ahụ́ ha, azụ ha, aka ha, nku ha, na wiil ha niile jupụtara n’anya gbaa gburugburu.+ Ha anọ nwere wiil ha. Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
18 A bịa na gburugburu elu wiil ndị ahụ, ha dị elu nke na ha na-atụ egwu; anya jupụtara gburugburu elu wiil ndị ahụ, gburugburu ha anọ.+
12 Ahụ́ ha, azụ ha, aka ha, nku ha, na wiil ha niile jupụtara n’anya gbaa gburugburu.+ Ha anọ nwere wiil ha.
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+