Ilu 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anya Jehova dị n’ebe niile,+ na-elegide ndị ọjọọ na ndị ọma.+ Ezikiel 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ahụ́ ha, azụ ha, aka ha, nku ha, na wiil ha niile jupụtara n’anya gbaa gburugburu.+ Ha anọ nwere wiil ha. Zekaraya 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ònye ledara ụbọchị ihe nta anya?+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ+ ma hụ eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ n’aka Zerọbabel. Anya asaa ndị a bụ anya Jehova.+ Ha na-awagharị n’ụwa dum.”+
12 Ahụ́ ha, azụ ha, aka ha, nku ha, na wiil ha niile jupụtara n’anya gbaa gburugburu.+ Ha anọ nwere wiil ha.
10 Ònye ledara ụbọchị ihe nta anya?+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ+ ma hụ eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ n’aka Zerọbabel. Anya asaa ndị a bụ anya Jehova.+ Ha na-awagharị n’ụwa dum.”+