Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+ Aịzaya 45:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ka ndị mmadụ wee mara, malite n’ebe ọwụwa anyanwụ, malitekwa n’ebe ọdịda ya na e nweghị onye ọzọ ma e wezụga m.+ Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+
6 ka ndị mmadụ wee mara, malite n’ebe ọwụwa anyanwụ, malitekwa n’ebe ọdịda ya na e nweghị onye ọzọ ma e wezụga m.+ Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+