2 Ihe E Mere 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke. Abụ Ọma 63:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ya, ahụwo m gị n’ebe nsọ,+Mgbe m hụrụ ike gị na ebube gị.+
14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke.