5 Eze Sọlọmọn na nzukọ Izrel dum ya na ha nọ, bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ, nọ n’ihu Igbe ahụ, na-achụ+ atụrụ na ehi n’àjà. A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.+
6 Eze Sọlọmọn na nzukọ ụmụ Izrel bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ nọ n’ihu Igbe ahụ na-achụ atụrụ na ehi n’àjà.+ A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.