2 Ihe E Mere 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze Sọlọmọn na nzukọ ụmụ Izrel bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ nọ n’ihu Igbe ahụ na-achụ atụrụ na ehi n’àjà.+ A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.
6 Eze Sọlọmọn na nzukọ ụmụ Izrel bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ nọ n’ihu Igbe ahụ na-achụ atụrụ na ehi n’àjà.+ A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.