Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+
13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+