Ọpụpụ 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee guzoro n’ebe dịtụ anya, ma Mozis garuru ígwé ojii ahụ nso bụ́ ebe ezi Chineke nọ.+ 1 Ndị Eze 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ahụ Sọlọmọn sịrị: “Jehova kwuru na ya gaje ibi n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+
11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+