Diuterọnọmi 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M guzo n’agbata unu na Jehova n’oge ahụ+ iji gwa unu ihe Jehova kwuru, (n’ihi na unu tụrụ egwu n’ihi ọkụ ahụ, unu agbagoghịkwa n’ugwu ahụ,)+ sị, Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+
5 M guzo n’agbata unu na Jehova n’oge ahụ+ iji gwa unu ihe Jehova kwuru, (n’ihi na unu tụrụ egwu n’ihi ọkụ ahụ, unu agbagoghịkwa n’ugwu ahụ,)+ sị, Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+