Ọpụpụ 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee guzoro n’ebe dịtụ anya, ma Mozis garuru ígwé ojii ahụ nso bụ́ ebe ezi Chineke nọ.+ Diuterọnọmi 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Okwu ndị a ka Jehova si n’etiti ọkụ,+ ígwé ojii na oké ọchịchịrị gwa ọgbakọ unu dum n’olu dara ụda n’ugwu ahụ, ọ dịghịkwa ihe ọ gbakwụnyere; e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ ma were ha nye m.+ Abụ Ọma 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+ Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+
22 “Okwu ndị a ka Jehova si n’etiti ọkụ,+ ígwé ojii na oké ọchịchịrị gwa ọgbakọ unu dum n’olu dara ụda n’ugwu ahụ, ọ dịghịkwa ihe ọ gbakwụnyere; e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ ma were ha nye m.+
11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+