Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ Ndị Rom 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ̀ bụzi ka gịnị mee? Ọ bụrụ na ụfọdụ egosighị okwukwe,+ enweghị okwukwe ha ọ̀ ga-eme, ma eleghị anya, ka ikwesị ntụkwasị obi+ nke Chineke ghara ịdị irè?+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
3 Ọ̀ bụzi ka gịnị mee? Ọ bụrụ na ụfọdụ egosighị okwukwe,+ enweghị okwukwe ha ọ̀ ga-eme, ma eleghị anya, ka ikwesị ntụkwasị obi+ nke Chineke ghara ịdị irè?+