2 Ndị Tesalonaịka 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka e wee napụta anyị n’aka ndị ajọ mmadụ, ndị na-emerụ mmadụ ahụ́,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.+ Ndị Hibru 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na e zisaara anyị ozi ọma,+ ọbụna dị ka e zisaara ha;+ ma okwu ahụ a nụrụ abaraghị ha uru,+ n’ihi na ha enweghị ụdị okwukwe+ ahụ ndị nụrụ ya nwere.+
2 ka e wee napụta anyị n’aka ndị ajọ mmadụ, ndị na-emerụ mmadụ ahụ́,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.+
2 N’ihi na e zisaara anyị ozi ọma,+ ọbụna dị ka e zisaara ha;+ ma okwu ahụ a nụrụ abaraghị ha uru,+ n’ihi na ha enweghị ụdị okwukwe+ ahụ ndị nụrụ ya nwere.+