Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m chetara gị n’elu ihe ndina m,+N’oge nche abalị, m na-atụgharị uche banyere gị.+ Abụ Ọma 119:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 Ana m ebili n’etiti abalị kelee gị+N’ihi mkpebi ikpe gị ziri ezi.+ Luk 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ụbọchị ndị a na-aga, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ o wee nọgide n’abalị ahụ dum na-ekpeku Chineke ekpere.+
12 Ka ụbọchị ndị a na-aga, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ o wee nọgide n’abalị ahụ dum na-ekpeku Chineke ekpere.+