Abụ Ọma 42:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+ Ọrụ Ndịozi 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha.
8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+
25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha.