Job 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ dịghị onye sịrị, ‘Olee ebe Chineke, bụ́ Onye Ukwu nke kere+ m, nọ,Onye na-eme ka e nwee abụ olu ụtọ n’abalị?’+ Abụ Ọma 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo; ị ga-echebe m ka ahụhụ ghara ịdakwasị m.+Ị ga-eji mkpu ọṅụ gbaa m gburugburu maka imere m ụzọ mgbapụ.+ Sila. Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m chetara gị n’elu ihe ndina m,+N’oge nche abalị, m na-atụgharị uche banyere gị.+
10 Ma ọ dịghị onye sịrị, ‘Olee ebe Chineke, bụ́ Onye Ukwu nke kere+ m, nọ,Onye na-eme ka e nwee abụ olu ụtọ n’abalị?’+
7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo; ị ga-echebe m ka ahụhụ ghara ịdakwasị m.+Ị ga-eji mkpu ọṅụ gbaa m gburugburu maka imere m ụzọ mgbapụ.+ Sila.