Abụ Ọma 42:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+ Abụ Ọma 77:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma. Abụ Ọma 149:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ndị na-eguzosi ike n’ihe ṅụrịa ọṅụ ná nsọpụrụ ha;Ka ha tie mkpu ọṅụ n’elu ihe ndina ha.+ Ọrụ Ndịozi 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha.
8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+
6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma.
25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha.