Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M na-echeta gị n’elu àkwà* m. Ọ bụ ihe banyere gị ka m na-atụgharị n’uche n’oge nche abalị.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:6 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 22