Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m chetara gị n’elu ihe ndina m,+N’oge nche abalị, m na-atụgharị uche banyere gị.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:6 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 22