Matiu 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, gị onwe gị, mgbe ị na-ekpe ekpere, banye n’ọnụ ụlọ gị,+ mgbe i mechisịrị ọnụ ụzọ gị, kpekuo Nna gị nke nọ na nzuzo ekpere;+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụ gị ụgwọ. Mak 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee rịgoro n’otu ugwu ma kpọọ ndị ọ chọrọ,+ ha wee gakwuru ya.+
6 Ma, gị onwe gị, mgbe ị na-ekpe ekpere, banye n’ọnụ ụlọ gị,+ mgbe i mechisịrị ọnụ ụzọ gị, kpekuo Nna gị nke nọ na nzuzo ekpere;+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụ gị ụgwọ.