2 Ndị Eze 4:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee bata mechibido onwe ya na nwata ahụ ụzọ+ ma malite ikpeku Jehova ekpere.+ Aịzaya 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+
20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+