Abụ Ọma 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
5 N’ihi na ọ ga-ezobe m n’ụlọ ya n’ụbọchị ọdachi;+Ọ ga-ezobe m n’ebe zoro ezo n’ụlọikwuu ya;+Ọ ga-ekugo m n’elu oké nkume.+
57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+
4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.