Rut 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+ Abụ Ọma 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 63:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na i nyeworo m aka,+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m na-eti mkpu ọṅụ.+
12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+
8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 63:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na i nyeworo m aka,+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m na-eti mkpu ọṅụ.+