Diuterọnọmi 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+ Zekaraya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Mgbe e mesịrị ka ọ dị ebube,+ o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu;+ n’ihi na onye na-emetụ unu aka+ na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+
10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+
8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Mgbe e mesịrị ka ọ dị ebube,+ o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu;+ n’ihi na onye na-emetụ unu aka+ na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+