1 Samuel 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụrụ na mmadụ ahụ onye iro ya, ọ̀ ga-ezi ya ụzọ dị mma ọ ga-esi gbalaga?+ Ya mere, Jehova ga-eji ihe ọma kwụọ gị ụgwọ,+ n’ihi na i meere m ihe ọma taa. Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Ilu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+ Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
19 Ọ bụrụ na mmadụ ahụ onye iro ya, ọ̀ ga-ezi ya ụzọ dị mma ọ ga-esi gbalaga?+ Ya mere, Jehova ga-eji ihe ọma kwụọ gị ụgwọ,+ n’ihi na i meere m ihe ọma taa.
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.