Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+ Ndị Rom 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ.+ Na-emenụ ihe dị mma n’anya mmadụ niile.
44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+