Ilu 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye kpọrọ gị asị, nye ya nri ka o rie; ọ bụrụkwa na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ.+ Ndị Rom 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, “ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri; ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ;+ n’ihi na site n’ime nke a, ị ga-ekpokwasị icheku ọkụ n’isi ya.”+
21 Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye kpọrọ gị asị, nye ya nri ka o rie; ọ bụrụkwa na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ.+
20 Ma, “ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri; ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ;+ n’ihi na site n’ime nke a, ị ga-ekpokwasị icheku ọkụ n’isi ya.”+