Ọpụpụ 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na ị hụ ịnyịnya ibu onye kpọrọ gị asị ka o bu ibu makpuru, ahapụla ya. Hụ na gị na ya tọpụrụ ya.+ 2 Ndị Eze 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ọ sịrị: “Egbula ha. Ọ̀ bụ ndị i ji mma agha gị na ụta gị dọrọ n’agha ka ị ga-egbu?+ Debe ihe oriri na mmiri n’ihu ha ka ha rie,+ ṅụọ ma lakwuru onyenwe ha.” Ilu 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe onye iro gị dara, aṅụrịla ọṅụ; mgbe e mere ka ọ sụọ ngọngọ, ka obi gị ghara inwe aṅụrị,+ Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+
5 Ọ bụrụ na ị hụ ịnyịnya ibu onye kpọrọ gị asị ka o bu ibu makpuru, ahapụla ya. Hụ na gị na ya tọpụrụ ya.+
22 Ma ọ sịrị: “Egbula ha. Ọ̀ bụ ndị i ji mma agha gị na ụta gị dọrọ n’agha ka ị ga-egbu?+ Debe ihe oriri na mmiri n’ihu ha ka ha rie,+ ṅụọ ma lakwuru onyenwe ha.”
44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+