Luk 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na-agọzinụ ndị na-abụ unu ọnụ, na-ekpenụ ekpere maka ndị na-akparị unu.+ Luk 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+ Ọrụ Ndịozi 7:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 O wee gbuo ikpere n’ala, jiri oké olu tie mkpu, sị: “Jehova, agụla mmehie a megide ha.”+ Mgbe o kwusịkwara nke a, ọ dara n’ụra ọnwụ. Ndị Rom 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-agọzinụ ndị na-akpagbu unu;+ na-agọzinụ+ ndị mmadụ, unu abụkwala ha ọnụ.+
34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+
60 O wee gbuo ikpere n’ala, jiri oké olu tie mkpu, sị: “Jehova, agụla mmehie a megide ha.”+ Mgbe o kwusịkwara nke a, ọ dara n’ụra ọnwụ.