Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+
44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+