Ọrụ Ndịozi 7:60 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 60 O wee gbuo ikpere n’ala, tie ezigbo mkpu, sị: “Jehova,* ka mmehie a ghara ịdị ha n’isi.”+ Mgbe o kwuchara ihe a, ọ nwụrụ.*
60 O wee gbuo ikpere n’ala, tie ezigbo mkpu, sị: “Jehova,* ka mmehie a ghara ịdị ha n’isi.”+ Mgbe o kwuchara ihe a, ọ nwụrụ.*