Ọrụ Ndịozi 7:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 O wee gbuo ikpere n’ala, jiri oké olu tie mkpu, sị: “Jehova, agụla mmehie a megide ha.”+ Mgbe o kwusịkwara nke a, ọ dara n’ụra ọnwụ.
60 O wee gbuo ikpere n’ala, jiri oké olu tie mkpu, sị: “Jehova, agụla mmehie a megide ha.”+ Mgbe o kwusịkwara nke a, ọ dara n’ụra ọnwụ.