Diuterọnọmi 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ị gaghị ahụ ịnyịnya ibu nwanne gị nwoke ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ ma mara ama hapụ ya. Hụ na i nyeere ya aka mee ka o bilie.+ Luk 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị, Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-emerenụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma,+ Ndị Rom 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ekwela ka ihe ọjọọ merie gị, kama jiri ihe ọma na-emeri ihe ọjọọ.+
4 “Ị gaghị ahụ ịnyịnya ibu nwanne gị nwoke ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ ma mara ama hapụ ya. Hụ na i nyeere ya aka mee ka o bilie.+
27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị, Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-emerenụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma,+