Ọpụpụ 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi ma ọ bụ ịnyịnya ibu onye iro gị ka ọ na-akpafu, ị ghaghị ịkpụrụ ya kpụghachiri ya.+ Matiu 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+ Luk 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị, Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-emerenụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma,+
4 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi ma ọ bụ ịnyịnya ibu onye iro gị ka ọ na-akpafu, ị ghaghị ịkpụrụ ya kpụghachiri ya.+
44 Otú ọ dị, ana m asị unu: Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-ekpekwanụ ekpere maka ndị na-akpagbu unu;+
27 “Ma ana m asị unu ndị na-ege ntị, Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya,+ na-emerenụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma,+