Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+ Abụ Ọma 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;+Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha ziri ezi.+ Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke, lee ka obiọma gị si dị oké ọnụ ahịa!+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka ụmụ mmadụ na-agbaba.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+ Abụ Ọma 61:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị ruo mgbe ebighị ebi;+M ga-agbaba n’okpuru nku gị.+ Sila.
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+
11 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;+Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha ziri ezi.+
57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+