Abụ Ọma 68:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, ka ndị ezi omume ṅụrịa ọṅụ,+Ka ha nwee ọṅụ n’ihu Chineke,+Ka ha jirikwa ọṅụ na-awụli elu.+ Ndị Filipaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị.+ Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!+