Abụ Ọma 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Soronụ m too Jehova,+Ka anyị niile bulie aha ya elu.+ Abụ Ọma 69:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụkwa ụmụ ndị ohu ya ga-eketa ya,+Ọ bụkwa ndị hụrụ aha ya n’anya ga-ebi n’ime ya.+