Abụ Ọma 102:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụmụ ndị ohu gị ga na-ebi n’ebe ha bi;+Ụmụ ha ga-anọsikwa ike n’ihu gị.”+ Aịzaya 61:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-ama mkpụrụ ha ọbụna ná mba dị iche iche,+ marakwa ụmụ ha n’etiti ndị dị iche iche. Ndị niile hụrụ ha ga-amata ha,+ na ha bụ mkpụrụ Jehova gọziri agọzi.”+ Aịzaya 66:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+
9 A ga-ama mkpụrụ ha ọbụna ná mba dị iche iche,+ marakwa ụmụ ha n’etiti ndị dị iche iche. Ndị niile hụrụ ha ga-amata ha,+ na ha bụ mkpụrụ Jehova gọziri agọzi.”+
22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+