Abụ Ọma 69:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụkwa ụmụ ndị ohu ya ga-eketa ya,+Ọ bụkwa ndị hụrụ aha ya n’anya ga-ebi n’ime ya.+