Abụ Ọma 91:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+ Jems 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi ụtọ na-adịrị onye na-atachi obi n’ọnwụnwa,+ n’ihi na mgbe a nwapụtara ya, ọ ga-anata okpueze bụ́ ndụ,+ nke Jehova kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+
14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+
12 Obi ụtọ na-adịrị onye na-atachi obi n’ọnwụnwa,+ n’ihi na mgbe a nwapụtara ya, ọ ga-anata okpueze bụ́ ndụ,+ nke Jehova kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+