Abụ Ọma 115:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu bụ ndị Jehova,+Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa, gọziri agọzi.+ Aịzaya 65:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha agaghị adọgbu onwe ha n’ọrụ n’efu,+ ha agaghịkwa amụ ụmụ mụta nsogbu;+ n’ihi na ha na ụmụ ha+ bụ ụmụ Jehova gọziri agọzi.+
23 Ha agaghị adọgbu onwe ha n’ọrụ n’efu,+ ha agaghịkwa amụ ụmụ mụta nsogbu;+ n’ihi na ha na ụmụ ha+ bụ ụmụ Jehova gọziri agọzi.+