Levitikọs 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 m ga-enye unu mmiri ozuzo n’oge kwesịrị ekwesị,+ ala unu ga-emepụtakwa ihe,+ osisi ndị dị n’ubi ga-amịkwa mkpụrụ.+ Diuterọnọmi 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+ Aịzaya 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+ Aịzaya 55:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gịnị mere unu ji na-emefu ego maka ihe na-abụghị nri? Gịnịkwa mere unu ji na-adọgbu onwe unu n’ọrụ n’ihe na-adịghị eju afọ?+ Geenụ m ntị nke ọma ma rie ihe dị mma,+ ka nri na-edozi ahụ́ tọọkwa mkpụrụ obi unu ụtọ nke ukwuu.+
4 m ga-enye unu mmiri ozuzo n’oge kwesịrị ekwesị,+ ala unu ga-emepụtakwa ihe,+ osisi ndị dị n’ubi ga-amịkwa mkpụrụ.+
4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+
55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+
2 Gịnị mere unu ji na-emefu ego maka ihe na-abụghị nri? Gịnịkwa mere unu ji na-adọgbu onwe unu n’ọrụ n’ihe na-adịghị eju afọ?+ Geenụ m ntị nke ọma ma rie ihe dị mma,+ ka nri na-edozi ahụ́ tọọkwa mkpụrụ obi unu ụtọ nke ukwuu.+