Abụ Ọma 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ;+Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+Ka obi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+
26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ;+Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+Ka obi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+