Abụ Ọma 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+ Aịzaya 65:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee! Ndị ohu m ga-eri ihe,+ ma agụụ ga na-agụ unu.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ ma akpịrị ga na-akpọ unu nkụ.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụrị ọṅụ,+ ma ihere ga na-eme unu.+
11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+
13 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee! Ndị ohu m ga-eri ihe,+ ma agụụ ga na-agụ unu.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ ma akpịrị ga na-akpọ unu nkụ.+ Lee! Ndị ohu m ga-aṅụrị ọṅụ,+ ma ihere ga na-eme unu.+