Aịzaya 55:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gịnị mere unu ji na-emefu ego maka ihe na-abụghị nri? Gịnịkwa mere unu ji jiri ego unu kpatara* na-azụ ihe na-agaghị eju unu afọ? Geenụ m ntị nke ọma ma rie ihe dị mma.+ Mgbe ahụ ka nri na-edozi ahụ́ ga-atọ unu* ezigbo ụtọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 55:2 Amụma Aịsaịa II, p. 235-237
2 Gịnị mere unu ji na-emefu ego maka ihe na-abụghị nri? Gịnịkwa mere unu ji jiri ego unu kpatara* na-azụ ihe na-agaghị eju unu afọ? Geenụ m ntị nke ọma ma rie ihe dị mma.+ Mgbe ahụ ka nri na-edozi ahụ́ ga-atọ unu* ezigbo ụtọ.+