Aịzaya 25:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere mmadụ niileNnukwu oriri nke ha ga-eri nri na-edozi ahụ́+Na nnukwu oriri ha ga-aṅụ mmanya dị mma.* Ọ ga-enyekwa ha nri ụmị anụ juru na ya,Nyekwa ha ezigbo mmanya a zara aza.
6 N’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere mmadụ niileNnukwu oriri nke ha ga-eri nri na-edozi ahụ́+Na nnukwu oriri ha ga-aṅụ mmanya dị mma.* Ọ ga-enyekwa ha nri ụmị anụ juru na ya,Nyekwa ha ezigbo mmanya a zara aza.