Aịzaya 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụkwa n’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị niile+ oké oriri nke ihe mara abụba,+ oké oriri nke ezigbo mmanya doro edo, nke ihe mara abụba nke ụmị jupụtara na ya,+ nke ezigbo mmanya+ doro edo, nke a zara aza.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:6 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,1/2017, p. 2 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 161/15/1995, p. 207/1/1994, p. 11 Amụma Aịsaịa I, p. 273-275 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 175
6 Ọ bụkwa n’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị niile+ oké oriri nke ihe mara abụba,+ oké oriri nke ezigbo mmanya doro edo, nke ihe mara abụba nke ụmị jupụtara na ya,+ nke ezigbo mmanya+ doro edo, nke a zara aza.+
25:6 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,1/2017, p. 2 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 161/15/1995, p. 207/1/1994, p. 11 Amụma Aịsaịa I, p. 273-275 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 175